Ọpụpụ 19:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 O wee gwa ndị Izrel, sị: “Jikerenụ+ n’ụbọchị nke atọ. Unu agala nwaanyị nso.”+ Ilu 5:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ya mere, nwa m, gịnị mere nwaanyị na-akwa iko ga-eji na-eme gị obi ụtọ, gịnịkwa mere ị ga-eji na-amakụ nwaanyị na-eme omume rụrụ arụ*?+ Luk 10:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Unu ewerela obere akpa ego, ma ọ bụ obere akpa nri,+ ma ọ bụ akpụkpọ ụkwụ, unu amakụkwala+ onye ọ bụla mgbe unu na-ekele ya n’okporo ụzọ.
20 Ya mere, nwa m, gịnị mere nwaanyị na-akwa iko ga-eji na-eme gị obi ụtọ, gịnịkwa mere ị ga-eji na-amakụ nwaanyị na-eme omume rụrụ arụ*?+
4 Unu ewerela obere akpa ego, ma ọ bụ obere akpa nri,+ ma ọ bụ akpụkpọ ụkwụ, unu amakụkwala+ onye ọ bụla mgbe unu na-ekele ya n’okporo ụzọ.