2 Samuel 3:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Devid wee gwa Joab na ndị niile ya na ha nọ, sị: “Dọwaanụ uwe unu,+ keekwanụ ákwà iru uju n’úkwù,+ kwaakwanụ ákwá arịrị n’ihu Abna.” Ọbụna Eze Devid nọ na-ejegharị n’azụ ihe ndina ya. 2 Samuel 13:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Tema wee wụọ ntụ+ n’isi ya, dọwaakwa uwe mwụda nwere akara nke o yi; o wee buru aka n’isi+ pụwa, bere ákwá na-aga.
31 Devid wee gwa Joab na ndị niile ya na ha nọ, sị: “Dọwaanụ uwe unu,+ keekwanụ ákwà iru uju n’úkwù,+ kwaakwanụ ákwá arịrị n’ihu Abna.” Ọbụna Eze Devid nọ na-ejegharị n’azụ ihe ndina ya.
19 Tema wee wụọ ntụ+ n’isi ya, dọwaakwa uwe mwụda nwere akara nke o yi; o wee buru aka n’isi+ pụwa, bere ákwá na-aga.