37 N’ezie, ọ nọ na-eju ha anya nke ukwuu,+ ha wee sị: “O mewo ihe niile nke ọma. Ọ na-eme ka ndị ntị chiri nụ ihe, na-emekwa ka ndị dara ogbi kwuo okwu.”+
20 N’ihi na àgwà ya ndị a na-apụghị ịhụ anya+ ka a na-ahụ nke ọma malite mgbe e kere ụwa gaa n’ihu,+ n’ihi na a na-aghọta ha site n’ihe ndị e kere eke,+ ya bụ, ike ebighị ebi ya+ na ịbụ Chineke ya,+ nke mere na ha enweghị ihe ngọpụ;+