Jenesis 1:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 1 Ná mmalite,+ Chineke+ kere+ eluigwe na ụwa.+ Job 11:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ị̀ ga-achọpụtali ihe omimi nke Chineke,+Ka ị̀ ga-achọpụtali ebe ịdị ukwuu nke Onye Pụrụ Ime Ihe Niile jedebere?
7 Ị̀ ga-achọpụtali ihe omimi nke Chineke,+Ka ị̀ ga-achọpụtali ebe ịdị ukwuu nke Onye Pụrụ Ime Ihe Niile jedebere?