Ekliziastis 12:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 N’ihe ọ bụla ọzọ ma e wezụga ihe ndị a, nwa m, nara ịdọ aka ná ntị a: Ide ọtụtụ akwụkwọ enweghị njedebe, mmadụ imikpu onwe ya na ha na-akpatara anụ ahụ́ ike ọgwụgwụ.+
12 N’ihe ọ bụla ọzọ ma e wezụga ihe ndị a, nwa m, nara ịdọ aka ná ntị a: Ide ọtụtụ akwụkwọ enweghị njedebe, mmadụ imikpu onwe ya na ha na-akpatara anụ ahụ́ ike ọgwụgwụ.+