Abụ Ọma 127:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 127 Ọ bụrụ na Jehova ewughị ụlọ,+Ọ bụ n’efu ka ndị na-ewu ya na-arụsi ọrụ ike na ya.+Ọ bụrụ na Jehova echeghị obodo,+Ọ bụ n’efu ka onye nche na-amụ anya.+ Hagaị 1:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Anọgidekwara m na-ekwu ka elu ala na ugwu kpọọ nkụ, ka o metụtakwa ọka* na mmanya ọhụrụ+ na mmanụ na ihe ala ga-epupụta na mmadụ na anụ ụlọ na ihe niile unu dọgbuuru onwe unu n’ọrụ.’”+ 2 Jọn 8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Lezienụ anya ka ihe ndị anyị rụpụtara ghara ifunahụ unu, kama ka unu nweta ụgwọ ọrụ zuru ezu.+
127 Ọ bụrụ na Jehova ewughị ụlọ,+Ọ bụ n’efu ka ndị na-ewu ya na-arụsi ọrụ ike na ya.+Ọ bụrụ na Jehova echeghị obodo,+Ọ bụ n’efu ka onye nche na-amụ anya.+
11 Anọgidekwara m na-ekwu ka elu ala na ugwu kpọọ nkụ, ka o metụtakwa ọka* na mmanya ọhụrụ+ na mmanụ na ihe ala ga-epupụta na mmadụ na anụ ụlọ na ihe niile unu dọgbuuru onwe unu n’ọrụ.’”+