Ilu 17:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Onye ajọ omume ga-anara ọbụna ngarị e wepụtara n’obi uwe+ iji gbagọọ ụzọ ikpe ziri ezi.+ Ilu 31:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 ka mmadụ ghara ịṅụ mmanya wee chefuo ihe iwu kwuru, gbagọọkwa okwu ikpe nke onye ọ bụla n’ime ndị nọ n’ahụhụ.+ Ekliziastis 3:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ahụwokwa m n’okpuru anyanwụ ka ajọ omume dị n’ebe ikpe ziri ezi kwesịrị ịdị, hụkwa ka ajọ omume dị n’ebe ezi omume kwesịrị ịdị.+ Jems 5:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Lee! Ụgwọ nke unu kwesịrị ịkwụ ndị ọrụ bụ́ ndị weere unu ihe ubi, nke unu na-ekweghị akwụ ha,+ na-eti mkpu,+ mkpu enyemaka+ nke ndị na-ewe ihe ubi na-eti eruwokwa Jehova nke ụsụụ ndị agha ntị.+
5 ka mmadụ ghara ịṅụ mmanya wee chefuo ihe iwu kwuru, gbagọọkwa okwu ikpe nke onye ọ bụla n’ime ndị nọ n’ahụhụ.+
16 Ahụwokwa m n’okpuru anyanwụ ka ajọ omume dị n’ebe ikpe ziri ezi kwesịrị ịdị, hụkwa ka ajọ omume dị n’ebe ezi omume kwesịrị ịdị.+
4 Lee! Ụgwọ nke unu kwesịrị ịkwụ ndị ọrụ bụ́ ndị weere unu ihe ubi, nke unu na-ekweghị akwụ ha,+ na-eti mkpu,+ mkpu enyemaka+ nke ndị na-ewe ihe ubi na-eti eruwokwa Jehova nke ụsụụ ndị agha ntị.+