Jọn 4:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 Onye na-ewe ihe ubi anatawalarị ụgwọ ọrụ ma na-ekpokọta mkpụrụ maka ndụ ebighị ebi,+ ka onye na-agha mkpụrụ+ na onye na-ewe ihe ubi wee ṅụrịkọọ ọṅụ.+
36 Onye na-ewe ihe ubi anatawalarị ụgwọ ọrụ ma na-ekpokọta mkpụrụ maka ndụ ebighị ebi,+ ka onye na-agha mkpụrụ+ na onye na-ewe ihe ubi wee ṅụrịkọọ ọṅụ.+