1 Ihe E Mere 29:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 N’ihi na n’ihu gị, anyị bụ ndị mbịarambịa na ndị ọbịa+ dịkwa ka ndị nna nna anyị niile. Ụbọchị ndụ anyị n’elu ụwa dị ka onyinyo,+ olileanya adịghịkwa. Job 8:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 N’ihi na ọ bụ ụnyaahụ ka a mụrụ anyị,+ ọ dịghịkwa ihe anyị ma,N’ihi na ụbọchị ndụ anyị n’elu ụwa bụ onyinyo.+ Job 14:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ọ pụtawo dị ka okooko osisi, e wee bipụ ya,+Ọ na-agafekwa ọsọ ọsọ dị ka onyinyo,+ ọ naghịkwa adịgide. Abụ Ọma 102:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ụbọchị m dị ka onyinyo mgbede,+Mụ onwe m akpọnwụwokwa dị ka ahịhịa efu.+ Abụ Ọma 144:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Mmadụ yiri ume efu e kupụrụ ekupụ;+Ụbọchị ya dị ka onyinyo nke na-agafe agafe.+
15 N’ihi na n’ihu gị, anyị bụ ndị mbịarambịa na ndị ọbịa+ dịkwa ka ndị nna nna anyị niile. Ụbọchị ndụ anyị n’elu ụwa dị ka onyinyo,+ olileanya adịghịkwa.
9 N’ihi na ọ bụ ụnyaahụ ka a mụrụ anyị,+ ọ dịghịkwa ihe anyị ma,N’ihi na ụbọchị ndụ anyị n’elu ụwa bụ onyinyo.+
2 Ọ pụtawo dị ka okooko osisi, e wee bipụ ya,+Ọ na-agafekwa ọsọ ọsọ dị ka onyinyo,+ ọ naghịkwa adịgide.