Job 14:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 A na-akwanyere ụmụ ya ùgwù, ma ọ dịghị ama;+Ha na-aghọ ndị a na-ejighị kpọrọ ihe, ma ọ dịghị echebara ha echiche. Ilu 27:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Ejila echi anya isi,+ n’ihi na ị maghị ihe chi ga-abọta.+ Ekliziastis 8:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 N’ihi na ọ dịghị onye maara ihe ga-eme,+ n’ihi na ònye pụrụ ịgwa ya otú ọ ga-esi mee? Jems 4:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 ma unu amaghị ihe ndụ unu ga-abụ echi.+ N’ihi na unu bụ alụlụụ nke na-apụta ruo nwa oge wee pụọ n’anya.+
21 A na-akwanyere ụmụ ya ùgwù, ma ọ dịghị ama;+Ha na-aghọ ndị a na-ejighị kpọrọ ihe, ma ọ dịghị echebara ha echiche.
14 ma unu amaghị ihe ndụ unu ga-abụ echi.+ N’ihi na unu bụ alụlụụ nke na-apụta ruo nwa oge wee pụọ n’anya.+