Matiu 11:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Nwa nke mmadụ bịara na-eri ihe, na-aṅụkwa ihe ọṅụṅụ,+ ma ndị mmadụ na-asị, ‘Lee! Ọ bụ onye oké nri, nke na-aṅụkwa oké mmanya, enyi ndị ọnaụtụ na ndị mmehie.’+ Ka o sina dị, a na-egosi na amamihe ziri ezi site n’ọrụ ya.”+ Matiu 12:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 N’oge ahụ, Jizọs gafeere ubi ọka wit n’ụbọchị izu ike.+ Agụụ gụwara ndị na-eso ụzọ ya, ha wee malite ịghọrọ ụyọkọ ọka wit na-ata.+ Ndị Filipaị 4:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Meenụ ka mmadụ niile mara na unu nwere ezi uche.+ Onyenwe anyị nọ nso.+
19 Nwa nke mmadụ bịara na-eri ihe, na-aṅụkwa ihe ọṅụṅụ,+ ma ndị mmadụ na-asị, ‘Lee! Ọ bụ onye oké nri, nke na-aṅụkwa oké mmanya, enyi ndị ọnaụtụ na ndị mmehie.’+ Ka o sina dị, a na-egosi na amamihe ziri ezi site n’ọrụ ya.”+
12 N’oge ahụ, Jizọs gafeere ubi ọka wit n’ụbọchị izu ike.+ Agụụ gụwara ndị na-eso ụzọ ya, ha wee malite ịghọrọ ụyọkọ ọka wit na-ata.+