1 Ndị Eze 21:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 O nwebeghị ma ọlị onye dị ka Ehab,+ bụ́ onye rere onwe ya ime ihe jọrọ njọ n’anya Jehova, onye Jezibel+ nwunye ya duhiere.+ Ilu 13:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ọ bụ ndị mmehie ka ọdachi na-achụgharị,+ ma, ọ bụ ndị ezi omume ka a na-eji ihe ọma akwụ ụgwọ.+ Ndị Rom 9:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ọ bụrụ na Chineke ji ogologo ntachi obi dị ukwuu hapụ arịa ndị dịịrị ọnụma, bụ́ ndị a ga-ebibi ebibi, ọ bụ ezie na o nwere ọchịchọ igosi ọnụma ya na ime ka a mara ike ya,+
25 O nwebeghị ma ọlị onye dị ka Ehab,+ bụ́ onye rere onwe ya ime ihe jọrọ njọ n’anya Jehova, onye Jezibel+ nwunye ya duhiere.+
22 Ọ bụrụ na Chineke ji ogologo ntachi obi dị ukwuu hapụ arịa ndị dịịrị ọnụma, bụ́ ndị a ga-ebibi ebibi, ọ bụ ezie na o nwere ọchịchọ igosi ọnụma ya na ime ka a mara ike ya,+