1 Ndị Kọrịnt 15:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Ọ bụrụ na, dị ka ụmụ mmadụ, mụ na anụ ọhịa lụrụ ọgụ n’Efesọs,+ olee uru ọ baara m? Ọ bụrụ na a gaghị akpọlite ndị nwụrụ anwụ, “ka anyị rie ma ṅụọ, n’ihi na echi ka anyị ga-anwụ.”+
32 Ọ bụrụ na, dị ka ụmụ mmadụ, mụ na anụ ọhịa lụrụ ọgụ n’Efesọs,+ olee uru ọ baara m? Ọ bụrụ na a gaghị akpọlite ndị nwụrụ anwụ, “ka anyị rie ma ṅụọ, n’ihi na echi ka anyị ga-anwụ.”+