Ọnụ Ọgụgụ 20:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 E mesịa, Jehova gwara Mozis na Erọn, sị: “Ebe ọ bụ na unu egosighị okwukwe n’ebe m nọ iji doo m nsọ+ n’ihu ụmụ Izrel, unu agaghị akpọrọ ọgbakọ a banye n’ala ahụ m ga-enye ha.”+ 2 Samuel 12:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ọ bụ ezie na gị onwe gị mere ya na nzuzo,+ mụ onwe m ga-eme ihe a n’ihu Izrel+ dum nakwa n’ihu anyanwụ.’”+
12 E mesịa, Jehova gwara Mozis na Erọn, sị: “Ebe ọ bụ na unu egosighị okwukwe n’ebe m nọ iji doo m nsọ+ n’ihu ụmụ Izrel, unu agaghị akpọrọ ọgbakọ a banye n’ala ahụ m ga-enye ha.”+
12 Ọ bụ ezie na gị onwe gị mere ya na nzuzo,+ mụ onwe m ga-eme ihe a n’ihu Izrel+ dum nakwa n’ihu anyanwụ.’”+