Ekliziastis 2:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Eji m obi m mee nnyocha site n’iji mmanya+ mee onwe m obi ụtọ, mgbe m ji amamihe+ na-eduzi obi m, ọbụna izuzu nzuzu ruo mgbe m hụrụ uru ụmụ mmadụ ritere n’ihe ha ji ụbọchị ndụ+ ha mee n’okpuru eluigwe.
3 Eji m obi m mee nnyocha site n’iji mmanya+ mee onwe m obi ụtọ, mgbe m ji amamihe+ na-eduzi obi m, ọbụna izuzu nzuzu ruo mgbe m hụrụ uru ụmụ mmadụ ritere n’ihe ha ji ụbọchị ndụ+ ha mee n’okpuru eluigwe.