16 Mụ onwe m kwuru n’obi m,+ sị: “Lee! Mụ onwe m enwekwuola amamihe nke ukwuu karịa onye ọ bụla dịworo ndụ tupu mụ onwe m na Jeruselem,+ obi m nwetakwara amamihe na ihe ọmụma dị ukwuu.”+
17 Mụ onwe m ekwuwo n’obi m,+ sị: “Ezi Chineke ga-ekpe ma onye ezi omume ma onye ajọ omume ikpe,+ n’ihi na ihe ọ bụla a na-eme eme na ọrụ ọ bụla a na-arụ arụ nwere oge.”+