Abụ Ọma 78:69 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 69 O wee malite iwu ebe nsọ ya dị nnọọ ka ebe dị elu,+Dị ka ụwa nke ọ tọrọ ntọala ya ka ọ dịruo mgbe ebighị ebi.+ Abụ Ọma 104:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ọ tọrọ ntọala ụwa mee ka o sie ike;+Ọ gaghị ama jijiji ruo mgbe ebighị ebi, ma ọ bụ ruo mgbe niile ebighị ebi.+ Abụ Ọma 119:90 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 90 Ikwesị ntụkwasị obi gị na-adị site n’ọgbọ ruo n’ọgbọ.+Ị tọsiwo ntọala ụwa ike, ka o wee dịgide.+
69 O wee malite iwu ebe nsọ ya dị nnọọ ka ebe dị elu,+Dị ka ụwa nke ọ tọrọ ntọala ya ka ọ dịruo mgbe ebighị ebi.+
5 Ọ tọrọ ntọala ụwa mee ka o sie ike;+Ọ gaghị ama jijiji ruo mgbe ebighị ebi, ma ọ bụ ruo mgbe niile ebighị ebi.+