Jenesis 47:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Jekọb wee sị Fero: “Afọ ole m biworo dị ka ọbịa dị otu narị afọ na iri atọ.+ Afọ ndụ m dị ole na ole, jupụtakwa n’ahụhụ,+ o rughịkwa afọ ole nna m hà dịrị ndụ n’oge ha biri dị ka ndị ọbịa.”+ Job 14:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 “Mmadụ nke nwaanyị mụrụ,+Ndụ ya na-adị mkpụmkpụ,+ jupụtakwa ná nsogbu.+
9 Jekọb wee sị Fero: “Afọ ole m biworo dị ka ọbịa dị otu narị afọ na iri atọ.+ Afọ ndụ m dị ole na ole, jupụtakwa n’ahụhụ,+ o rughịkwa afọ ole nna m hà dịrị ndụ n’oge ha biri dị ka ndị ọbịa.”+