Ilu 5:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 bụ́ nne ele na-adọrọ mmasị nakwa ewu ọhịa mara mma.+ Ka ara ya na-egbu gị dị ka mmanya n’oge niile.+ Ka ịhụnanya ya na-enye gị oké obi ụtọ mgbe niile.+
19 bụ́ nne ele na-adọrọ mmasị nakwa ewu ọhịa mara mma.+ Ka ara ya na-egbu gị dị ka mmanya n’oge niile.+ Ka ịhụnanya ya na-enye gị oké obi ụtọ mgbe niile.+