Abụ Ọma 120:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Efuola m, n’ihi na ebiriwo m dị ka ọbịa na Mishek!+Ebiriwo m n’ụlọikwuu m mara n’etiti ụlọikwuu ndị Kida.+ Ezikiel 27:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ndị Arab+ na ndị isi Kida+ niile bụ ndị na-erere gị ahịa. Ha na-erere gị ụmụ ebule na ebule na mkpi.+
5 Efuola m, n’ihi na ebiriwo m dị ka ọbịa na Mishek!+Ebiriwo m n’ụlọikwuu m mara n’etiti ụlọikwuu ndị Kida.+
21 Ndị Arab+ na ndị isi Kida+ niile bụ ndị na-erere gị ahịa. Ha na-erere gị ụmụ ebule na ebule na mkpi.+