Abụ Solomọn 4:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Lee ka otú i si egosi ịhụnanya gị si dị mma,+ nwanne m nwaanyị, nwaanyị m na-alụ ọhụrụ! Lee ka otú i si egosi ịhụnanya si dị ụtọ karịa mmanya, ísì mmanụ gị dịkwa ụtọ karịa ụdị ihe otite niile na-esi ísì ụtọ!+
10 Lee ka otú i si egosi ịhụnanya gị si dị mma,+ nwanne m nwaanyị, nwaanyị m na-alụ ọhụrụ! Lee ka otú i si egosi ịhụnanya si dị ụtọ karịa mmanya, ísì mmanụ gị dịkwa ụtọ karịa ụdị ihe otite niile na-esi ísì ụtọ!+