Abụ Ọma 92:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Onye ezi omume ga na-eto na-ebu dị ka nkwụ;+Ọ ga-agba agba dị ka osisi sida nke dị na Lebanọn.+ Aịzaya 9:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 “Ọ bụ ụlọ brik dara, ma, ọ bụ nkume a wara awa+ ka anyị ga-eji wuo ya. Ọ bụ osisi sịkamọ+ ka e gbuturu, ma, ọ bụ osisi sida ka anyị ga-eji dochie ya.”
10 “Ọ bụ ụlọ brik dara, ma, ọ bụ nkume a wara awa+ ka anyị ga-eji wuo ya. Ọ bụ osisi sịkamọ+ ka e gbuturu, ma, ọ bụ osisi sida ka anyị ga-eji dochie ya.”