1 Samuel 18:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Maịkal,+ nwa nwaanyị Sọl, hụrụ Devid n’anya, ha wee kọọrọ ya Sọl, ihe ahụ dịkwa ya mma. Abụ Solomọn 5:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 “Ụmụ nwaanyị Jeruselem,+ emewo m ka unu ṅụọ iyi+ na ọ bụrụ na unu ahụ onye m hụrụ n’anya,+ gwanụ ya na ịhụnanya eriela m obi.”+
8 “Ụmụ nwaanyị Jeruselem,+ emewo m ka unu ṅụọ iyi+ na ọ bụrụ na unu ahụ onye m hụrụ n’anya,+ gwanụ ya na ịhụnanya eriela m obi.”+