4 Okooko osisi na-achanwụ achanwụ+ nke e ji chọọ ya mma, nke dị n’isi ndagwurugwu ahụ nke na-eme nri, ga-adị ka mkpụrụ fig mbụ+ nke mịrị tupu oge ọkọchị, nke ọ na-abụ, mgbe mmadụ lere anya hụ ya, ọ na-eri ya ozugbo ọ batara ya n’aka.
12 Ebe gị niile e wusiri ike dị ka osisi fig ndị mkpụrụ mbụ ha chaworo acha, ndị ọ ga-abụ, ọ bụrụ na a kwaa ha aka, mkpụrụ ha adanye n’ọnụ onye ga-aracha+ ha.