Abụ Solomọn 6:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Abụ m nke onye m hụrụ n’anya, onye m hụrụ n’anya bụkwa nke m.+ Ọ na-azụ atụrụ+ n’ebe okooko lili juru.” Abụ Solomọn 7:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 “Abụ m nke onye m hụrụ n’anya,+ ọ bụkwa m na-agụ ya agụụ.+
3 Abụ m nke onye m hụrụ n’anya, onye m hụrụ n’anya bụkwa nke m.+ Ọ na-azụ atụrụ+ n’ebe okooko lili juru.”