Aịzaya 62:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 N’ihi na ụmụ gị ndị ikom ga-alụrụ gị+ dị ka nwa okorobịa na-alụrụ nwa agbọghọ na-amaghị nwoke. Chineke gị ga-aṅụrị ọṅụ n’ihi gị+ otú nwoke nke na-alụ nwaanyị ọhụrụ si aṅụrị ọṅụ n’ihi nwaanyị ọ na-alụ ọhụrụ.+
5 N’ihi na ụmụ gị ndị ikom ga-alụrụ gị+ dị ka nwa okorobịa na-alụrụ nwa agbọghọ na-amaghị nwoke. Chineke gị ga-aṅụrị ọṅụ n’ihi gị+ otú nwoke nke na-alụ nwaanyị ọhụrụ si aṅụrị ọṅụ n’ihi nwaanyị ọ na-alụ ọhụrụ.+