22 M ga-eme ka anụ ọhịa bata n’etiti unu,+ ha ga-agbawa unu aka ụmụ+ ma gbuchapụ anụ ụlọ unu, meekwa ka ọnụ ọgụgụ unu belata, ụzọ unu ga-atọgbọkwa chakoo.+
22 N’ihi na ọ bụ ezie na ndị gị, gị Izrel, ga-adị ka ájá nke oké osimiri,+ naanị ndị fọdụrụ n’etiti ha ga-alọta.+ Mkpochapụ+ e kpebiworo ga na-asọ dị ka idei mmiri n’ezi omume,+