Jeremaya 4:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ahụrụ m ugwu dị iche iche, ma, lee! ha na-ama jijiji, ugwu nta niile nọkwa na-eme mkpatụ.+ Nehọm 1:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ugwu ukwu amawo jijiji n’ihi ya, ugwu nta na-agbazekwa.+ Ụwa ga-eme mkpatụ n’ihi ihu ya; elu ala na ndị niile bi+ na ya ga-emekwa mkpatụ. Habakọk 3:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 O guzoro otu ebe ka o wee mee ka ụwa maa jijiji.+ O lere anya wee mee ka mba niile malie elu n’ụjọ.+ E tidakwara ugwu ukwu niile na-adịru mgbe ebighị ebi;+ ugwu nta niile na-adịru mgbe ebighị ebi dakwara.+ Ụzọ ya dị kemgbe ogologo oge gara aga.
5 Ugwu ukwu amawo jijiji n’ihi ya, ugwu nta na-agbazekwa.+ Ụwa ga-eme mkpatụ n’ihi ihu ya; elu ala na ndị niile bi+ na ya ga-emekwa mkpatụ.
6 O guzoro otu ebe ka o wee mee ka ụwa maa jijiji.+ O lere anya wee mee ka mba niile malie elu n’ụjọ.+ E tidakwara ugwu ukwu niile na-adịru mgbe ebighị ebi;+ ugwu nta niile na-adịru mgbe ebighị ebi dakwara.+ Ụzọ ya dị kemgbe ogologo oge gara aga.