Abụ Ọma 46:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 46 Chineke bụ ebe mgbaba anyị na ike anyị,+Onye dị njikere inyere anyị aka n’oge nsogbu.+ Abụ Ọma 121:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Jehova ga-eche gị nche ka ọdachi ọ bụla ghara ịdakwasị gị.+Ọ ga-eche mkpụrụ obi gị nche.+ Nehọm 1:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Jehova dị mma,+ ọ bụ ebe e wusiri ike+ n’ụbọchị ahụhụ.+ Ọ makwaara ndị na-agbaba n’ime ya.+ Zefanaya 3:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 M ga-ahapụkwa ndị dị umeala n’obi na ndị dị nwayọọ n’etiti gị,+ ha ga-agbabakwa n’aha Jehova.+