Abụ Ọma 91:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 91 Onye ọ bụla nke bi n’ebe nzuzo+ nke Onye Kasị Elu+Ga-enwetara onwe ya ebe obibi na ndò nke Onye Pụrụ Ime Ihe Niile.+ Abụ Ọma 121:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Jehova na-eche gị nche.+Jehova bụ ndò gị+ n’aka nri gị.+ Abụ Ọma 121:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Anwụ agaghị na-acha gị n’ehihie,+Ọnwa agaghịkwa na-acha gị n’abalị.+ Mkpughe 7:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Agụụ agaghị agụ ha ọzọ, akpịrị agaghị akpọ ha nkụ ọzọ, anwụ agaghị achakwa ha, ha agaghịkwa enwe oké okpomọkụ,+
91 Onye ọ bụla nke bi n’ebe nzuzo+ nke Onye Kasị Elu+Ga-enwetara onwe ya ebe obibi na ndò nke Onye Pụrụ Ime Ihe Niile.+
16 Agụụ agaghị agụ ha ọzọ, akpịrị agaghị akpọ ha nkụ ọzọ, anwụ agaghị achakwa ha, ha agaghịkwa enwe oké okpomọkụ,+