14 “M ga-agbapụta ha n’aka Shiol;+ m ga-agbapụta ha n’aka ọnwụ.+ Ọnwụ, olee ebe ihe i ji agba mmadụ dị?+ Shiol,+ olee ebe mbibi ị na-eweta dị? A ga-ezopụ ọmịiko n’anya m.+
54 Ma mgbe ahụ́ a nke pụrụ ire ure yikwasịrị ereghị ure, ahụ́ a nke pụrụ ịnwụ anwụ eyikwasịkwa anwụghị anwụ, mgbe ahụ ka okwu ahụ e dere ga-emezu, nke sịrị: “E lodawo ọnwụ+ ruo mgbe ebighị ebi.”+
10 ma ugbu a, e mewo ka ọ pụta ìhè nke ọma site ná mpụta ìhè+ nke Onye Nzọpụta anyị, bụ́ Kraịst Jizọs, onye wepụrụ ọnwụ+ ma mee ka ìhè nwukwasị+ ná ndụ+ nakwa n’ereghị ure+ site n’ozi ọma ahụ,+