Diuterọnọmi 32:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 N’ihi na ha bụ mba nke na-enweghị uche,+Nghọta adịghịkwa n’etiti ha.+ Abụ Ọma 32:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Unu emela dị ka à ga-asị na unu bụ ịnyịnya ma ọ bụ ịnyịnya ibu na-enweghị uche,+Nke a na-eji eriri ma ọ bụ ụdọ na-achịkwa+Tupu ya abịaruo gị nso.”+ Ndị Rom 1:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Ebe ọ bụ na ha achọghị ịmara Chineke dị ka ezi ihe ọmụma si dị,+ Chineke nyefere ha n’aka uche a jụrụ ajụ,+ ka ha wee na-eme ihe na-ekwesịghị ekwesị,+
9 Unu emela dị ka à ga-asị na unu bụ ịnyịnya ma ọ bụ ịnyịnya ibu na-enweghị uche,+Nke a na-eji eriri ma ọ bụ ụdọ na-achịkwa+Tupu ya abịaruo gị nso.”+
28 Ebe ọ bụ na ha achọghị ịmara Chineke dị ka ezi ihe ọmụma si dị,+ Chineke nyefere ha n’aka uche a jụrụ ajụ,+ ka ha wee na-eme ihe na-ekwesịghị ekwesị,+