Abụ Ọma 29:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Jehova ga-enye ndị ya ume.+Jehova ga-eji udo gọzie ndị ya.+ Aịzaya 57:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 “Ana m eke mkpụrụ egbugbere ọnụ.+ Onye nọ n’ebe dị anya na onye nọ nso ga-enwe udo nke na-agaghị akwụsị akwụsị,”+ ka Jehova kwuru, “m ga-agwọkwa ya.”+ Jeremaya 33:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 ‘Lee, m ga-eme ka ọ gbakee ma nwee ahụ́ ike;+ m ga-agwọkwa ha ma kpugheere ha udo na eziokwu dị ukwuu.+ Jọn 14:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 M na-ahapụrụ unu udo, m na-enye unu udo m.+ Adịghị m enye ya unu otú ụwa si enye ya. Ka obi ghara ịlọ unu mmiri, unu atụkwala egwu.
19 “Ana m eke mkpụrụ egbugbere ọnụ.+ Onye nọ n’ebe dị anya na onye nọ nso ga-enwe udo nke na-agaghị akwụsị akwụsị,”+ ka Jehova kwuru, “m ga-agwọkwa ya.”+
6 ‘Lee, m ga-eme ka ọ gbakee ma nwee ahụ́ ike;+ m ga-agwọkwa ha ma kpugheere ha udo na eziokwu dị ukwuu.+
27 M na-ahapụrụ unu udo, m na-enye unu udo m.+ Adịghị m enye ya unu otú ụwa si enye ya. Ka obi ghara ịlọ unu mmiri, unu atụkwala egwu.