Joshụa 24:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Jọshụa wee sị mmadụ niile: “Nke a bụ ihe Jehova bụ́ Chineke Izrel kwuru, ‘Ọ bụ n’ofe Osimiri+ ka nna nna unu hà,+ bụ́ Tira nna Ebreham na nna Nehọ,+ biri n’oge dị anya gara aga. Ha na-efebukwa chi ọzọ.
2 Jọshụa wee sị mmadụ niile: “Nke a bụ ihe Jehova bụ́ Chineke Izrel kwuru, ‘Ọ bụ n’ofe Osimiri+ ka nna nna unu hà,+ bụ́ Tira nna Ebreham na nna Nehọ,+ biri n’oge dị anya gara aga. Ha na-efebukwa chi ọzọ.