7 O debekwara ihe oyiyi a pịrị apị+ o mere n’ụlọ ezi Chineke,+ bụ́ ụlọ Chineke gwara Devid, gwakwa Sọlọmọn nwa ya banyere ya, sị: “Ọ bụ n’ụlọ a nakwa na Jeruselem, bụ́ ebe m họọrọ+ n’etiti ebo niile nke Izrel, ka m ga-eme ka aha m dịrị+ ruo mgbe a na-akaghị aka.+