Ndị Hibru 12:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ọ dịkwa mgbe anyị nwere ndị nna anyị na ha bụ anụ ahụ́, ndị na-adọ anyị aka ná ntị,+ anyị na-akwanyekwara ha ùgwù. Ọ̀ bụ na anyị agaghị edo onwe anyị n’okpuru Nna nke ndụ ime mmụọ anyị karị wee dịrị ndụ?+
9 Ọ dịkwa mgbe anyị nwere ndị nna anyị na ha bụ anụ ahụ́, ndị na-adọ anyị aka ná ntị,+ anyị na-akwanyekwara ha ùgwù. Ọ̀ bụ na anyị agaghị edo onwe anyị n’okpuru Nna nke ndụ ime mmụọ anyị karị wee dịrị ndụ?+