Nehemaya 9:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ị bụ Jehova bụ́ ezi Chineke, onye họọrọ Ebram+ wee kpọpụta ya n’obodo Ọọ nke ndị Kaldia+ ma mee ka aha ya bụrụ Ebreham.+ Maịka 7:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ị ga-egosi Jekọb ikwesị ntụkwasị obi, gosikwa Ebreham obiọma, bụ́ nke ị ṅụụrụ nna nna anyị hà n’iyi n’ụbọchị dị anya gara aga.+
7 Ị bụ Jehova bụ́ ezi Chineke, onye họọrọ Ebram+ wee kpọpụta ya n’obodo Ọọ nke ndị Kaldia+ ma mee ka aha ya bụrụ Ebreham.+
20 Ị ga-egosi Jekọb ikwesị ntụkwasị obi, gosikwa Ebreham obiọma, bụ́ nke ị ṅụụrụ nna nna anyị hà n’iyi n’ụbọchị dị anya gara aga.+