Joel 2:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Unu ga-amarakwa na m nọ n’etiti Izrel+ nakwa na mụ onwe m bụ Jehova bụ́ Chineke unu, e nweghịkwa ọzọ.+ Ihere agaghị eme ndị m ruo mgbe ebighị ebi.
27 Unu ga-amarakwa na m nọ n’etiti Izrel+ nakwa na mụ onwe m bụ Jehova bụ́ Chineke unu, e nweghịkwa ọzọ.+ Ihere agaghị eme ndị m ruo mgbe ebighị ebi.