Abụ Ọma 87:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 M ga-agụnye Rehab+ na Babịlọn+ ná ndị maara m;Lee Filistia+ na Taya, ha na Kush:“A mụrụ nke ọ bụla n’ime ha n’ebe ahụ.”+ Abụ Ọma 89:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Gị onwe gị egwepịawo Rehab,+ ọbụna dị ka onye e gburu egbu.+I jiriwo ogwe aka gị dị ike chụsasịa ndị iro gị.+
4 M ga-agụnye Rehab+ na Babịlọn+ ná ndị maara m;Lee Filistia+ na Taya, ha na Kush:“A mụrụ nke ọ bụla n’ime ha n’ebe ahụ.”+
10 Gị onwe gị egwepịawo Rehab,+ ọbụna dị ka onye e gburu egbu.+I jiriwo ogwe aka gị dị ike chụsasịa ndị iro gị.+