Aịzaya 4:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 A ga-enwekwa ụlọ ndò nke ga na-enye ndò n’ehihie iji zere oké okpomọkụ,+ ọ ga-abụkwa ebe mgbaba na ebe izere oké ifufe mmiri na mmiri ozuzo.+
6 A ga-enwekwa ụlọ ndò nke ga na-enye ndò n’ehihie iji zere oké okpomọkụ,+ ọ ga-abụkwa ebe mgbaba na ebe izere oké ifufe mmiri na mmiri ozuzo.+