Abụ Ọma 104:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Ọ bụrụ na i zipụ mmụọ gị, a na-eke ha;+Ị na-emekwa ka ihu ala dị ọhụrụ. Ilu 1:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Lọghachinụ n’ihi ịdọ aka ná ntị m.+ Mgbe ahụ, m ga-eme ka mmụọ m baara unu ụba;+ m ga-eme ka unu mara okwu m.+ Aịzaya 44:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 N’ihi na m ga-enye onye akpịrị na-akpọ nkụ mmiri+ ka ọ ṅụọ, meekwa ka iyi nke na-asọ nwayọọ nwayọọ dịrị n’ebe kpọrọ nkụ.+ M ga-awụkwasị mkpụrụ gị mmụọ m,+ wụkwasịkwa ụmụ gị ngọzi m.
23 Lọghachinụ n’ihi ịdọ aka ná ntị m.+ Mgbe ahụ, m ga-eme ka mmụọ m baara unu ụba;+ m ga-eme ka unu mara okwu m.+
3 N’ihi na m ga-enye onye akpịrị na-akpọ nkụ mmiri+ ka ọ ṅụọ, meekwa ka iyi nke na-asọ nwayọọ nwayọọ dịrị n’ebe kpọrọ nkụ.+ M ga-awụkwasị mkpụrụ gị mmụọ m,+ wụkwasịkwa ụmụ gị ngọzi m.