2 Ndị Eze 18:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ị sịwo, ‘Anyị nwere atụmatụ+ na ike anyị ga-eji buo agha.’ (Kama ọ bụ okwu ọnụ efu.) Ọ̀ bụ onye ka ị tụkwasịrị obi, nke mere i ji nupụrụ m isi?+ Abụ Ọma 10:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ihe na-agaziri ya mgbe niile.+Ọ pụghị ịghọta mkpebi ikpe gị;+Ọ na-eleda ndị niile na-ebuso ya iro anya.+
20 Ị sịwo, ‘Anyị nwere atụmatụ+ na ike anyị ga-eji buo agha.’ (Kama ọ bụ okwu ọnụ efu.) Ọ̀ bụ onye ka ị tụkwasịrị obi, nke mere i ji nupụrụ m isi?+
5 Ihe na-agaziri ya mgbe niile.+Ọ pụghị ịghọta mkpebi ikpe gị;+Ọ na-eleda ndị niile na-ebuso ya iro anya.+