Diuterọnọmi 28:66 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 66 Ndụ gị ga-anọ n’oké ihe ize ndụ, ị ga-anọkwa n’ụjọ abalị na ehihie, ị gaghịkwa eji ndụ gị n’aka.+ Diuterọnọmi 28:67 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 67 N’ụtụtụ, ị ga-asị, ‘A sị nnọọ na ọ bụ anyasị!’ n’anyasị kwa, ị ga-asị, ‘A sị nnọọ na ọ bụ ụtụtụ!’ n’ihi ụjọ nke dị gị n’obi nke ga-atụ gị nakwa n’ihi ihe anya gị ga-ahụ.+ Abụ Ọma 53:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Oké ụjọ jidere ha n’ebe ahụ,+Bụ́ ebe ụjọ ọ bụla na-adịghị;+N’ihi na Chineke ga-atụsasị ọkpụkpụ onye ọ bụla nke na-ama ụlọikwuu megide gị.+Ị ga-emenye ha ihere, n’ihi na Jehova ajụwo ha.+
67 N’ụtụtụ, ị ga-asị, ‘A sị nnọọ na ọ bụ anyasị!’ n’anyasị kwa, ị ga-asị, ‘A sị nnọọ na ọ bụ ụtụtụ!’ n’ihi ụjọ nke dị gị n’obi nke ga-atụ gị nakwa n’ihi ihe anya gị ga-ahụ.+
5 Oké ụjọ jidere ha n’ebe ahụ,+Bụ́ ebe ụjọ ọ bụla na-adịghị;+N’ihi na Chineke ga-atụsasị ọkpụkpụ onye ọ bụla nke na-ama ụlọikwuu megide gị.+Ị ga-emenye ha ihere, n’ihi na Jehova ajụwo ha.+