Diuterọnọmi 32:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 N’ihi na iwe m enwuruwo dị ka ọkụ,+Ọ ga-erekwa ọkụ gbadaruo Shiol, n’ebe dị n’ime ime ala,+Ọ ga-erechapụkwa ala na mkpụrụ ya,+Sunyekwa ntọala ugwu ọkụ.+ Abụ Ọma 21:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ị ga-eme ka ha dị ka oké ọkụ nke na-enwu enwu n’oge a kara aka mgbe ị ga-eche ihu n’ebe ha nọ.+Jehova ga-eloda ha n’iwe ya, ọkụ ga-erepịakwa ha.+ Nehọm 1:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Mgbe ọ na-awụpụ iwe ya,* ònye pụrụ iguzo?+ Ònyekwa pụrụ iguzogide ọnụma+ ya dị ọkụ? A ga-awụpụ ọnụma ya dị ka ọkụ,+ a ga-akwatusịkwa oké nkume n’ihi ya. Ndị Hibru 12:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 N’ihi na Chineke anyị bụkwa ọkụ na-erepịa erepịa.+
22 N’ihi na iwe m enwuruwo dị ka ọkụ,+Ọ ga-erekwa ọkụ gbadaruo Shiol, n’ebe dị n’ime ime ala,+Ọ ga-erechapụkwa ala na mkpụrụ ya,+Sunyekwa ntọala ugwu ọkụ.+
9 Ị ga-eme ka ha dị ka oké ọkụ nke na-enwu enwu n’oge a kara aka mgbe ị ga-eche ihu n’ebe ha nọ.+Jehova ga-eloda ha n’iwe ya, ọkụ ga-erepịakwa ha.+
6 Mgbe ọ na-awụpụ iwe ya,* ònye pụrụ iguzo?+ Ònyekwa pụrụ iguzogide ọnụma+ ya dị ọkụ? A ga-awụpụ ọnụma ya dị ka ọkụ,+ a ga-akwatusịkwa oké nkume n’ihi ya.