Aịzaya 66:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 “Ha ga-apụkwa na-ele ozu nke ndị ahụ nọ na-emehie m;+ n’ihi na ikpuru dị na ha agaghị anwụ anwụ, ọkụ ha agaghịkwa anyụ anyụ.+ Ha ga-aghọkwara anụ ahụ́ niile ihe na-asọ oyi.”+
24 “Ha ga-apụkwa na-ele ozu nke ndị ahụ nọ na-emehie m;+ n’ihi na ikpuru dị na ha agaghị anwụ anwụ, ọkụ ha agaghịkwa anyụ anyụ.+ Ha ga-aghọkwara anụ ahụ́ niile ihe na-asọ oyi.”+