2 Ndị Eze 19:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Chi+ nke mba dị iche iche nna nna m hà lara n’iyi, hà napụtara ha, ya bụ, Gozan+ na Heran+ na Rizef na ụmụ Iden+ bụ́ ndị biri na Tel-asa?+ 2 Ihe E Mere 32:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ole nke n’ime chi niile nke mba ndị a nna nna m hà bibiri napụtaliri ndị ya n’aka m, mere Chineke unu ga-eji nwee ike ịnapụta unu n’aka m?+ Aịzaya 10:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 ọ́ bụghị nnọọ otú m ga-eme Sameria na chi ya na-abaghị uru+ ka m ga-eme ọbụna Jeruselem na arụsị ya niile?’+ Aịzaya 37:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Chi+ nke mba dị iche iche nna nna m hà lara n’iyi, hà napụtara ha,+ ya bụ, Gozan+ na Heran+ na Rizef na ụmụ Iden+ bụ́ ndị biri na Tel-asa?
12 Chi+ nke mba dị iche iche nna nna m hà lara n’iyi, hà napụtara ha, ya bụ, Gozan+ na Heran+ na Rizef na ụmụ Iden+ bụ́ ndị biri na Tel-asa?+
14 Ole nke n’ime chi niile nke mba ndị a nna nna m hà bibiri napụtaliri ndị ya n’aka m, mere Chineke unu ga-eji nwee ike ịnapụta unu n’aka m?+
11 ọ́ bụghị nnọọ otú m ga-eme Sameria na chi ya na-abaghị uru+ ka m ga-eme ọbụna Jeruselem na arụsị ya niile?’+
12 Chi+ nke mba dị iche iche nna nna m hà lara n’iyi, hà napụtara ha,+ ya bụ, Gozan+ na Heran+ na Rizef na ụmụ Iden+ bụ́ ndị biri na Tel-asa?