Diuterọnọmi 8:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 obi gị ewee fụlie gị elu,+ i wee chefuo Jehova bụ́ Chineke gị, onye kpọpụtara gị n’ala Ijipt, n’ụlọ ndị ohu;+ Aịzaya 32:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 “Unu ndị inyom obi ruru ala, bilienụ ọtọ gee ntị n’olu m!+ Unu ndị inyom na-adịghị echegbu onwe unu, ṅaanụ ntị n’ihe m na-ekwu! Ezikiel 16:49 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 49 Lee! Nke a bụ njehie Sọdọm bụ́ nwanne gị nwaanyị: Ya na obodo nta ya niile+ dị mpako,+ nweekwa nri zuuru ha,+ ha enweghị nchegbu+ n’ihi na ha nọ jụụ, o meghịkwa ka aka onye nọ n’ahụhụ+ na ogbenye dị ike.+
14 obi gị ewee fụlie gị elu,+ i wee chefuo Jehova bụ́ Chineke gị, onye kpọpụtara gị n’ala Ijipt, n’ụlọ ndị ohu;+
9 “Unu ndị inyom obi ruru ala, bilienụ ọtọ gee ntị n’olu m!+ Unu ndị inyom na-adịghị echegbu onwe unu, ṅaanụ ntị n’ihe m na-ekwu!
49 Lee! Nke a bụ njehie Sọdọm bụ́ nwanne gị nwaanyị: Ya na obodo nta ya niile+ dị mpako,+ nweekwa nri zuuru ha,+ ha enweghị nchegbu+ n’ihi na ha nọ jụụ, o meghịkwa ka aka onye nọ n’ahụhụ+ na ogbenye dị ike.+