2 Ndị Eze 19:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ha agbawokwa chi ha ọkụ, n’ihi na ha abụghị chi,+ kama ha bụ ọrụ aka mmadụ,+ osisi na nkume; ha wee bibie ha.
18 Ha agbawokwa chi ha ọkụ, n’ihi na ha abụghị chi,+ kama ha bụ ọrụ aka mmadụ,+ osisi na nkume; ha wee bibie ha.