2 Ndị Eze 20:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Aịzaya wee zaa, sị: “Nke a ga-abụrụ gị ihe ịrịba ama+ si n’aka Jehova na Jehova ga-eme ihe ahụ o kwuru: Onyinyo ọ̀ ga-aga ihu nzọụkwụ iri n’elu ebe e si arịgo n’ụlọ, ka ọ̀ ga-aga azụ nzọụkwụ iri?” 2 Ihe E Mere 32:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 N’oge ahụ, Hezekaya dara ọrịa ruo n’ọnụ ọnwụ.+ O wee malite ikpeku Jehova ekpere,+ bụ́ onye gwara ya okwu+ ma nye ya ihe àmà.+
9 Aịzaya wee zaa, sị: “Nke a ga-abụrụ gị ihe ịrịba ama+ si n’aka Jehova na Jehova ga-eme ihe ahụ o kwuru: Onyinyo ọ̀ ga-aga ihu nzọụkwụ iri n’elu ebe e si arịgo n’ụlọ, ka ọ̀ ga-aga azụ nzọụkwụ iri?”
24 N’oge ahụ, Hezekaya dara ọrịa ruo n’ọnụ ọnwụ.+ O wee malite ikpeku Jehova ekpere,+ bụ́ onye gwara ya okwu+ ma nye ya ihe àmà.+