2 Ndị Eze 20:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Aịzaya onye amụma wee malite ịkpọku Jehova; o wee mee ka onyinyo nke gbadaworo agbada laa azụ n’elu ihe nrịgo ahụ, ya bụ, n’elu ebe e si arịgo n’ụlọ Ehaz, ọ lara azụ nzọụkwụ iri.+
11 Aịzaya onye amụma wee malite ịkpọku Jehova; o wee mee ka onyinyo nke gbadaworo agbada laa azụ n’elu ihe nrịgo ahụ, ya bụ, n’elu ebe e si arịgo n’ụlọ Ehaz, ọ lara azụ nzọụkwụ iri.+